Igboland

Igboland
geographic region
asụsụ njiemeAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiEnúgwu Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ6°27′10″N 7°30′37″E Dezie
webụsaịtịhttp://www.panoramio.com/user/8598610 Dezie
Map

Igboland (igbo izugbe: Àlà Ị̀gbò), nke a makwaara dị ka Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Naijiria (ma gbasaa na Ndịda Naijiria), bụ ala nna nke ndị Igbo.[1][2][3][4] Ọ bụ mpaghara ọdịbendị na asụsụ nkịtị na ndịda Naịjirịa. N'ihe gbasara ala, Osimiri Niger dị ala kewara ya n'akụkụ abụọ: nke ọwụwa anyanwụ (nke ka ukwuu n'ime abụọ ahụ) na nke ọdịda anyanwụ.[3] Ndị bi na ya bụ ọdịbendị Igbo dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ Igbo dị iche iche: 307 : 315[5][3][6][6]

Na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, e kewara ala igbo n'ọtụtụ steeti ndịda Naijiria; n'ọdịbendị, ọ gụnyere ọtụtụ obere ìgwè, gụnyere Anioma, Ngwa, Aro, Ezza, Ibeku, Ohuhu, Oboro, Ikwerre, Ogba, Omuma, Ohafia, Oyigbo, Mbaise, Isu na Ekpeye.

  1. Planting and watering the grass of Ala Igbo for a new era (2 January 2020).
  2. Origin of Igbo tribe ☛ versions and myths (12 February 2018).
  3. 3.0 3.1 3.2 Slattery. The Igbo People - Origins & History. www.faculty.ucr.edu. School of English, Queen's University of Belfast. Retrieved on April 20, 2016.
  4. Baikie (1854) uses I´gbo as the term for Igboland: "I´gbo, as I have formerly mentioned, extends east and west, from the Old Kalabár river to the banks of the Kwóra, and possesses also some territory at Abó to the westward of the latter stream." (p. 307).
  5. Chigere (2000). Foreign Missionary Background and Indigenous Evangelization in Igboland: Igboland and The Igbo People of Nigeria. Transaction Publishers, USA. ISBN 3-8258-4964-3. Retrieved on January 17, 2016. 
  6. 6.0 6.1 Baikie (1856). Narrative of an Exploring Voyage up the rivers of Kwora and Binue (commonly known as Niger and Tsádda) in 1854 with a map and appendices. ia600303.us.archive.org. John Mueray, Albemarle Street (published with a sanction of Her Majesty's Government).. Retrieved on April 24, 2016.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne