Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | retail ![]() |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 2012 ![]() |
aha gọọmenti | Jumia ![]() |
onye hiwere | Jérémy Hodara ![]() |
kọntinent | Eluàlà ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ikeja ![]() |
Udi Iwu | Aktiengesellschaft ![]() |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Ikeja ![]() |
mgbanwe ngwaahịa | New York Stock Exchange ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | English ![]() |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | payment service provider ![]() |
webụsaịtị | https://group.jumia.com ![]() |
Jumia bụ ụlọ ọrụ teknụzụ Pan-African nke e wuru gburugburu ahịa, ọrụ nhazi na ọrụ ịkwụ ụgwọ. Ọrụ nhazi na-eme ka nnyefe nke ngwugwu site na netwọk nke ndị mmekọ mpaghara ebe ọrụ ịkwụ ụgwọ na-eme gore ịkwụ ụgwọ nke azụmahịa n'ịntanetị n'ime usoro okike Jumiaz.[1] Ọ na-arụkọ ọrụ na ihe karịrị ndị na-ere ahịa 110,000 na ndị mmadụ n'otu n'otu ma bụrụ onye na-asọ mpi Konga na Naịjirịa.[2]